Merciful fatherYour reckless love upon meIs indescribableUnpollutableAga ma ko r’ole k’obu ru oleEhhOwe ri na boAiyin ga ja ya jaAgba n wa gba nweOme mmaOme ka si ome ka siChi na cha ra m’okuChi ne bu li me LuChi di EbubeEbube ni mi EbubeEbube m be ku m beOkorobia di nmaOkorobia nwere obi omaIna ga ha ri ne mme mmaIna ga ha ri na gw’oriaAnywhere he went, Anywhere he goesEven right now, Even right hereHe’s Doing wonders, Doing miraclesOtimbodombo nime obodoNnukwu nmawu bataObere nmawu agbawakitikiti katata kitikiti katataItiri ndi nmuo gwo gwoTie ha gba gba, Gba gba tiri gba gbaOdogwu na aghaOke ikuku nuru olugi we dere duYa mere aiyin ji e to giIgweeeeee!!Eze!Eze ndi eze!!Eze ndi eze n’eze eze!!!Idi egwuIdi ikuIdi omimiNi me omimiSi te n’ugwuRu e na ndidaLe nu!Le nu!!Le kwa nu!!!Oyiri oku di ka uweyiOku na gba zam zamIdi ikeIdi ochaWe di kwa nsoOzo pia ta pia ta ne Lu oguChukwu nna Ji ri gi we me ekwensuTa Kpu chie onuOgba jiri igwe kpo ya toothpickA kpo ya ofu ugboroOza ugboro asaWho can stand against you?Who can challenge jehovah?Onye!Onye di ka gi!!Onye yi ri gi!!!Onye di ka chukwuOkwa gi me re nwayi aga tu ri meDi nwayi isi nkpeYou stick closer than a brotherObi na Igwe ogodo ya na akpu na alaWho can battle with the lordThe lord strong and mightyThe lord mighty in battleOlori ihe lori ihe lori enyi
Lyrics are the property and copyright of their respective songwriters, artists and publishers. Shown here to help readers connect songs with Scripture.
Discussion
Loading the discussion…









